EMETAGHỊ NKEỌMA N’ASỤSỤ IGBO N’ỤLỌAKWỤKWỌ PRAỊMARỊ N’EHA-ALỤMONA NSỤKA, STEETI ENUGWU

Joy Ifeadikanwa Obayi, PhD

Abstract


Asụsụ Igbo bụ asụsụ ara nne ndị Igbo. Ọbụ asụsụ ahụ bụ ugwu ndị Igbo. Ọtụtụ oge a na-ahụta ndaghachi azụ nye ụmụakwụkwọ n’ihe gbasara asụsụ Igbo dị ka isiokwu nchọcha a bụ emetaghị nkeọma n’asụsụ Igbo n’ụlọakwụkwọ praimarị n’Eha-Alụmona-Nsụka, steeti Enugwu. Asụsụ Igbo so n’otu ihe ọmụmụ a na-amụ a na-amụ n’ụlọakwụkwọ praịmarị. A jụrụ ajụjụ anọ iji chọpụta ihe butere emetaghị nkeọma ụmụakwụkwọ n’asụsụ Igbo. Ọbụ nlegharịadịm nkọwa ka e jiri mee nchọcha. Ọnụọgụ ndị e jiri mee nchọcha bụ ụmụakwkwụkwọ praịmarị niile na ndị nkụzi ndị nọ n’Eha- Alụmona-Nsụka. E sekwaara ụmụakwụkwọ narị na iri ise nakwa ndị nkụzi iri ndị na-akụzi ụmụakwụkwọ ndị beziiki nke ise. Ngwa nchọcha bụ njụmaaza nke e ji miin na ndipu n’izugbe hazie ụsa nnweta nke ntọ ya bụ 2.5. Mkpebi ọ bụla bidoro na 2.5 gbagowe ka anabatara ma nke ọ bụla pekarịrị 2.5 ka a jụrụ ajụ. A chọpụtara na ọmụmụ asụsụ Igbo na-eri mperi na praimarị n’Eha-Alụmọna. A tụnyekwara aro ihe a ga-eme ka nsogbua kwusị dị ka: gọọmenti iweta ndị nkụzi a zụrụ na nkụzi Igbo n’ụlọakwụkwọ ka ha nwee ike ikụzi Igbo otu okwesiri, ndị nkụzi ga-agbakwa mbọ ihụ na ha ji ngwa nkụzi dabara adaba na-akụzi ihe ka ụmụakwụkwọ na-enwe mmasị n’asụsụ Igbo. O kwesikwara ka gọọmenti na-enye ihe idide obi nye ndị nkụzi na-akụzi Igbo. Nke a ga-ewuli mmọọ ha elu ịgụ nakwa ịkụzi Igbo.


Keywords


Emetaghị Nkeọma, Asụsụ Igbo, Ụlọakwụkwọ Praịmarị, Eha-Alụmona Nsụka, Steeti Enugwu

Full Text:

PDF

References


Agbedo, C.U. (2015). General Linguistics: Historical and Contemporary perspectives, Nsukka: KUMCEE. Nteeshe Press.

Babalola, B.G. (2014). Communication Patterns in the school system. Ibadan. Longman publishers.

Chuks, O.B. (2018). Asụsụ Igbo Ezue. http://www.slidesshow.com. Retrieved August

Eze, B.N. (2019). Comparing the performance of male and female in the Teaching of English Literature in Nsukka Education zone of Enugu State”. Unpublished (ph.D thesis of University of Jos.

FRN (2014). National Policy on Education. Lagos: NERDE Press.

Greeto, C.C. (2018). Cognitive Skills in Teaching Liteature in School. Cambridge: University Press.

Ikerionwu, N. na Isola, C. (2010). Guides to Lanuage Teachers. htt://www.google.comRetrievedAugust,62011

Ilechukwu, D.I. & Iheme, J.O. (2018). Ụmụaka Igboenweghi mmasmi n’asụsụ Igbo. mkpatara na mgbochi ya. Odezuigbo Jonal, 2(1), 168 – 182.

Nworgu, B.G. (2015). Educational research: Basic issues and methodology (3rd ed.).Owerri: Wisdom Publishers.

Okeke, A.A (2011). “ Influence of Qualification in the teaching of Igbo Poetry in Gboko Local Government Area of Benue State”. Unpublishing M.ED Project; Benue State University

Okonkwo, A.F. (2015). Material Teaching aids: Ehancement tool for teaching essay writing in secondary schools world journal of Education, 5 (5) 110- 16

Onwuka, A. (2015). Teaching Practicum. Abakaliki: De Oasis Communications & Publishers

Saylor, S.N. (2018). Guides to Educational Psychology. A practical Approach. Cambridge: University Press.

Tim-Masib, W (2015). Yams and the Igbo future BBC. Birmingham.http/www.bbcco.Uk(content)Articles. Retrieved June 15, 2015.

Umeodinka, A.U. Ugochukwukwu, C.N., Ogwudile, C.E.C, Ilechukwu, D.I. (2019). Kpọkọpị ụtọ asụsụ Igbo na ntụgharị maka ndị sekọndịrị na mahadum. Awka: Divine Printing and Publishing Co.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Copyright (c) 2026 Joy Ifeadikanwa Obayi, PhD

Creative Commons License
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 ISSN (Print):   2695-2319

ISSN (Online): 2695-2327

 

 

   

 

Creative Commons License
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.