NYỌCHA ATỤTỤ ILU AKPỤOKWU NA NSỤKA IGBO: NCHỌCHA LEBARA ANYA N’ ILU GBASARA ABỤM OKE NA NWUNYE
Abstract
Nchọcha a nyochara etu ndị mpagara Nsụka ji ilu atụtụ akpụokwu egosipụta ọrụ nwoke na nwanyị. Mbunuche nchọcha a bụ iji kwalite ma chekwaba ilu atụtụ na Nsụka, nakwa n’ ala Igbo dum. Nke a bụ maka usoro obibi ndụ ndị Nsụka nke gbadoro ụkwụ n’abum oke na nwunye. O bụ n’ maka nke a ka nchọcha a jiri chọ iji ụfọdụ ilu atụtụ di na Nsụka nke gbadoro ụkwụ na abum oke na nwunye wee nyọcha ọru oke na nwunye na mpagara Nsuka Igbo. Nke bụ Iji gosipụta omume atụrụ anya n’ aka nwoke maọbụ nwaanyị nke gosiputara onwe ya n’ ilu atụtụ ahụ ndị nchọcha ji kwara ngwa ọrụ. Nchọcha a, jiri atụtụ ndi naubụrụ nke metuta abum oke na nwunye nyocha ma tucha ilu atụtụ ọkpụ okwu ndị Nsụka Igbo ka ha mara ụdị ọmụme dị ịche ịche ndị Nsụka na- atụ anya n’ aka nwoke na nwannyi nọ n’ etiti ha. Nchọcha a, jikwa usoro nkọwamị kwa ngwa ọrụ. Ilu atụtụ e jiri rụọ ọrụ bụ nke ndi nchọcha chikotara site n’ aka ndị okenye ndị mara ihe ekwe na- akụ na Nsụka n’ ihe gbasara ilu atụtụ. Nchọputa ihe ọmụmụ a gosiputara n’ ilu atụtụ na Nsụka bụ nke ha ji echekwaba mana ebugota omanla ha. O gosikwara n’ ilu atụtụ na- eme ka ndi mmadụ nwe ezigbo usoro obibi ndụ n’ ala Nsụka. Nchọcha a gositakwara na site n’ ilu atụtụ ndi Nsụka, a na- amata etu ha si ahụta uwa. N’ ikpeazụ nchọchaa gosiri n’ ilu atụtụ ndi Nsụka nke gbadoro ukwụ na abum oke na nwunye na- enye aka maka iwube obodo nke bụ akwa akwụrụ.
Keywords
Full Text:
PDFReferences
Okebalama, C. N. (2003). Mkpolite agumagụ onụ Igbo. Independence layout: Enugu. Snaap Press Ltd.
Ugonna, N. (1974). Ilu in spoken Igbo literature. Lagos: University press.
Nenola, A. (1999). Gender, culture folklore. Heslinki: Christian institutute for women studies (Elo) 5, 20-24.
Sikod, F. (2007). Gender dividsion of Labour and women’s descision making power in rural households in Cameroon. (CODESRIA (3), 58-71.
Chodorow, N. (1979). Mothering, Male Dominance and capitalism. New York: Monthly review press.
Kemberg, O. F. (2004). Borderline personality disorder and borderline personality organization. Texas: John Wiley Sons Inc.
Eagly, A. H. (1987). Sex difference in social behavior: A Social Role Interpretation. Erlbaum: Hilsdale.
Hussein, W. (2005). The Social and Ethno-Cultural construction of masculinity and feminity in African proverbs. African Study Monographs 26(2) 59-87.
Alimi, S. A. (2012). A study of the use of proverbs as a literary devic3e in Achebe’s things fall apart and Arrow of God. International Journal of Academic research: Business and Social Science 2(3), 121-127.
Nwanko, O. A. (2015). Igbo proverbs in the content f early Communicative competence and social stability. IORS-JHSS 20(9), 54-61.
Obisa, Z. (2016). Examining the Indigenous wisdom in ekegusii proverbs. Journal of Language and Linguistics Nairobi 5, 23-40 .
Donaldson, W. (2018). Applicability of the functionalist theory. https://willsi/news.com/2018/accessed 19/5/2021.
Ubi, O.E (2017). Reader response criticism. In mbah, B. M (Ed.), Theories of Contextual Linguistics. Awka: Amaka Dreams Ltd.
Iser, W. (1979). The act of reading. Baltimore: John Hopkins university.
Refbacks
- There are currently no refbacks.
Copyright (c) 2021 Priscilla Ebere Ugwuoke, Onyegiri Chikodi Dympna, Augustine Chimaijem Okwo

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.
ISSN (Print): 2695-2319
ISSN (Online): 2695-2327

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.