ỊKPỤ ỤZỤ DỊ KA ỌRỤNKA EKEREUCHE NA-ENYE EGO
Abstract
Ịkpụ ụzụ bụ mmadụ iji igwe kepụta ihe ọhụrụ nke bara uru ma na-enyekwa ego. Ndị na-eto eto enwekwaghị mmasị ịkpụ ụzụ. Ha na-ahụ ya dịka oke ọrụ siri ike, na-emechu mmadụ. Ndị na-eto eto agaghị achọ imetọ ahụ ha site n’ịnọdụ ala ebe a na-akpụ ụzụ. Ma dị ka otu ihe siri kwụrụ n’ ọgbara ọhụrụa, ịkpụ ụzụ bụ ọrụ nka dị oke mkpa agaghị eleghara anya.Ọnọdụ chere ụwa aka mgba ọkachasị ala Naịjirịa bụ ihe ndị ọlọrọhụrụ ga-agba mbọ ghụchaa ụbụrụ ha ịhụ ka ihe si aga n’obodo taa ma sobe ya n’ike iji merie ọnọdụa. Ọtụtụ ndị ntoroọbia na-eji aka ha egbu onwe ha ma ọ bụrụ na ike ụwa agwụ ha. Ma ha nwee akaọrụ ọgaghị enwe ihe ga-agbawa mmadụ obi nke mmadụ igbu onwe ya. A gbara ọtụtụ ndị mmadụ ajụjụ ọnụ iji mata ọnọdụ ịkpụ ụzụ n’Ọka ugbu a. A tụnyekwara aro otu ọ ga-esi dị mma dịka:1. Ime ka ndị na-eto eto nwee mmasị n’ịkpụ ụzụ site n’inweta ngwa ọhụrụ eji akpụ ụzụ ga-arụ otu ọrụ ahụ ngwa ndị ochie na nke ndị ime obodo na-arụ. 2. Ịhụ na onye na-akpụ ụzụ nyefere ọmụmụ a n’aka ndị na-eto eto n’atụfughi oge ọ bụla ma ọ bụ zochie mmụta ha site n’ime ka ha ghọta uru na ọghọm dị n’izochi ihe ọmụmụ ọkachasị n’ebe onwe ha nọ.
Keywords
Full Text:
PDFReferences
Afịfịa, O. Oral Interview on November 03, 2019
Ashabua, D.A& Onah, G.G. (2014). Technology and Educational Delivery in French Language Teaching and Learning in Tertiary Institutions in Nigeria: Constraints and Prospects in (ed) Madueme S.I.(2014). Enterprenurship Initiatives. Nsukka. Jolyn Publishers
Djabborova, F.O. (2020). Ways of developing listening skills of English learners in ESL and EFL classroom. European Journal of Research and Reflection in Educational Sciences. 8(10), 212-216
Genesis 9:7. And you, be you fruitful, and multiply…
https://en.mwikepedia.org>wiki
Ibezim, A. Oral Interview on November 03, 2019
Jayakumar, V.M. (2022). Language acquisition among adults using listening skills. Journal of Positive School Psychology 6(6), 5187-5194
Kaiser, U. (2012). A Primer in Enterreneurship Zurich: Department of Business Administration. University of Zurich
Laosby B. J (2002). The organization basis of cognition and the cognitive basis of organisation.
In M. Augier and J. March. The economics of choice, change and organization essays in memory Richard M. Cyerl. Uk: Edward Elger.
Laosby B. J (2002). Content & Method: an epistemic perspective on some historical episodes, “The European Journal of the History of Economic Thought, Taylor & Francis Journals, 9(1). 72-95
Madueme, I.S.(2014).Enterprenurship Initiatives. Nsukka. Jolyn Publishers
Obayi, J.I.;Udechukwu, C.N. & Udensi, P.E. (2023). Dibia Mgbọrọgwụ na Mkpaakkwụkwọ and the 21st Century Development Demands in Africa. Igbo Scholars International Journal of Igboscholars Forum, Nigeria 16(3), 37-46
Obayi, J.I na Ugbor, G (2024). Nkanụzụ N’Ihe Gbasara Nkuzi na Ọmụmụ Asụsụ Igbo na Ngalaba Mmụta Nzuruọha, Mahadum Naijiria, Nsukka.International Journal of Arts and Technology Education (IJATE) 13(1), 48- 52
Refbacks
- There are currently no refbacks.
Copyright (c) 2025 Joy Ifeadikanwa Obayi, PhD, Bridget Ogechi Dioka, Peace Ebere Udensi, PhD

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.
ISSN (Print): 2695-2319
ISSN (Online): 2695-2327
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.